Kishore Kumar Hits

Joe Nez & His Top Six - Onye Ma Echi текст песни

Исполнитель: Joe Nez & His Top Six

альбом: Onye Ma Echi?


Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa echi dị ime
Nne akolam
Nna akolam
Ego akolam
Nwa akolam
Enyị m akolam
Ọgọ m akokwanu m oo
Echi dị ime
Nne akolam
Nna akolam
Ego akolam
Nwa akolam
Ọgọ m akokwanu m oo
Echi dị ime
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa echi dị ime
Onye ma echi n'enu ụwa
Onye ma echi n'enu ụwa
Onye ma echi ma onye ma ụwa echi dị ime
Simeon Anochie oga adiri gi mma
Chukwu gozie gị
Ngalaba nke inona oga adiri gi mma
Echi dị ime
Onye ma echi onye ma echi
Onye ma ụwa onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma echi
Onye ma ụwa onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime
Nne akokwalam ọnụ
Nna akolam
Nwoke akolam
Nwanyi akolam
Ego akokwalan m oo
Echi dị ime
Aga m alakwuru n Nne nwa m oo
Chukwu goziekwan ụmụnne m o
Gozie ụmụ nna m o
Echi dị ime
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye shi a nya mara echi
Echi dị ime
Agam alakwuru nu nne nne mụrụ nwa nne nne mụrụ nwa ee!!
Agam alakwuru nu nna nna mụrụ nwa
Nna nna mụrụ nwa ee!!
Simeon Anochie nwa Chukwu goziekwa gị nwannem
Chukwu nyere gị aka
Echi oga adị mma
Onye ma echi onye ma echi
Onye shi a ya ma echi ya bianu bia kwuo
Onye ma nu echio nya bịanụ kwuo nwanne m o
Echi nịle dị ime odighi onye ma ìhè oga amụ
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime
Nne akolam ọnụ nwa
Akolam ọnụ nwa ee
Nne akolam ọnụ nwa ee
Nna akokwalan m ee
Nne nne mụrụ nwa si gị biko bianu bia lenu Joe nwa gị
Onye ma echi onye ma echi
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime
O nne nne ee, nne nne o, nne o
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime
Onye ma echi onye ma ụwa nwanne o
Onye shí a ya ma echi n'ime uwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime
Nne akolam ọnụ
Nna akolam
Nwanne akolam
Ọgọ m akolam
Enyị m akolam
Ego akokwalan m o
Echi dị ime
Onye ma echi onye ma echi
Onye ma echi onye ma ụwa
Onye ma echi onye ma ụwa
Echi dị ime!!!

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители