Ezi enyim huru na anya onye na emem obi oma Ehh, ezin nwa huru na Anya bia nu kiss M ooohh Ina eme obioma Ina eme m obi Anuri ohh Ina eme m obioma Nnwa bia no Dum na akuku m oge nilee achoro m gi ka Ina ano akuku m oge nilee Nnwa bia Dobem nso gi oge nilee Emesina m Ike ka obi m hara ikpawa ooo Ina eme ka m di mma ooo oge obula nno Na nsogbu Ina eme ka m di mma oo oge Obula huru gi Anya Ina eme m obioma Ina Eme m obi anuri ooo Ina emem obioma Nwa bia nodu m na akuku oge nilee Achoro m gi ka Ina ano m na akuku oge nilee. Nnwa bia dobem nso gi oge nilee Achoro m gi ka Ina ano na akuku m oge Nilee. Repeat all