Echefukwa nao Chapo Anywhere in the world anyi abawago to conquer Loud it (echefukwana o) Nwoke n'agbazi ka thunder Nwoke bu a don Nwoke bu a hustler Nwoke yi bow tie N'aka gi bu di money Nwoke n'atu afia ma nebu na daily 40 feet container still clear on a daily Brave, imana nwoke were obi Gosim the business k'anyi churu gaba Echefukwala ebe isi Onye wetara ojii wetara ndu azu ndu nsala na utara ji Echefukwala omenala, your culture and roots Eyim isi-agu and Timberland boot Na añu so hero with the swag of a boss The guy di gi di okay ikpo ya Rick Ross Umuafo global Anyi ncha local Red cap chiefs with the title Oga boss and Zee for the culture Nmanya bu nke anyi Nke anyi bu nke anyi Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido Omenani bu my pride Omenani bu my pride o Echefuna omenala gi Echefuna ebe isi bido Echefuna omenala gi Echefuna ebe isi bido Tinye mu na bus, burum naba Igbo Anorom na loss Ifugo fu Igbo Zoro amuru na okporo Onitsha Otunkpo turu ugo Nwankpo akwo n'azu n'egoro achicha Adim proud of my heritage Aburokwam akamoba Anyi derseve ru accolades Nwaofuma n'eme ofuma Umu asa n'esim porridge Ndi egwu n'enyem courage Muwa anoro ofuma Onye ozi nyem one bottle of hero mu wa anoro ofuma Añara na ose ojii n'elu table Miri oku kadi n'ime kettle Oga boss onowu n'rap na mu wa zoro akpa swag Igbo boys made of metal Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido Omenani bu my pride Omenani bu my pride o Echefuna omenala gi Echefuna ebe isi bido Echefuna omenala gi Echefuna ebe isi we bido Echefuna omenala gi Echefuna ebe isi we bido Echefuna omenala gi Echefuna ebe isi we bido