Chukwu onye bi ni igwe (ocheze gi bi nigwe).
Chukwu onye bu sonma(nma gi we otutu).
Chukwu onye keri'henile, di nuwa choo ya nma(
Chineke), bia nu oh, nara otito kwesiri gi, bianu oh nara mbulie elu.
N'okwesiri gi Chineke, onye dika gi(nna) gozie okike gi.
Kwerenu dinwenu, ukwe ohuru, kwerenu dinwenu, ukw'ohuru.
Dinwenu Chineke, ukw'ohuru gozie aha ya.
Weputolu(oluoma kwebu kwa anuri).
Weputolu (oluoma kwebu nkwe ngoli)
Nuribanu(Chineke kanyi bu odogwu) gozie aha ya.
Kowa puta n'ebube ya, na mbanile kwo puta oluebube ya no obodo Nile.
(Kwusa anu) ozioma nke nzoputa ya,
Na mbanile ubochi nile gwa nu mbanile
Na chukwu ebuka,oge Nile ubochi nile.
Anyi ga tu egwu karicha chi Nile(
Chineke nke igwe Nala) so gi bu Chineke, chika chi Nile(
Chineke nke igwe Nala) chukwu okike, okike gi ge rubere gi isi(
Chineke nke igwe Nala) ihe Nile dinuwa habu'oruokagi(
Chineke nke igwe Nala) onwa na kpa kpando so kwa no oruakagi(
Chineke nke igwe Nala) Anya hu na ikuku obu onye kere ha(
Chineke nke igwe Nala) egbe eligwe gbahara oruakagi (
Chineke nke igwe Nala) azu bi na mmiri ha bu nke gi(
Chineke nke igwe Nala) anu manu bi n'ohia nkegi ka habu(Chineke nke
Igwe Nala) Chineke mo,chim o, chukwu oma Chineke nna nke igwe Nala...
Chineke bu dike (kanyi ja ya mma) obu odogwu (eluwa ga sopuru'ahaya)
Ebube dike(ngozi na diri Chineke okaka kanyi ja ya mma) Chineke bu
Ekwueme (anyi ga ja ya mma) ihe anyi chukwu (eluwa ga
Sopuru'ahaya) ebube dike (ngozi na diri Chineke okaka kanyi ja ya mma
ALLEGRO...
Bianu kanyi ja ya mma, kanyi bu onye otito,
Ka nyi nye Chineke ekele eze dinma kanyi ja ya mma (umu mbanile) .
Bianu kanyi ja ya mma, kanyi bu onye otito, ka nyi nye Chineke ekele,
Eze dinma kanyi ja ya mma...(repeat).
(Umu nmadu ni bi nuwa, Biko kelenu chukwu, Chineke nna.
Obu ya kere gi, one chekwaba gi,
Maka n'odinma ngwanu, ekele,ekwesiri ya ...
Abum ukwe kanyi jiri bia, obu bu nto na di ginma,
Onye nso oh Chineke, oh oh Chineke kanyi ja ya mma.
Agam ekwu otito gi, Chineke nke ruwa,were bu onye otito,
Oh Chineke, oh oh Chineke kanyi ja ya mma) otito diri nna na nwa ya.
Otito diri muo nso.
Ezo di ko ga digide ru nwem gbe ebiebi.
Ezo di isisi ko ga digide nwem gbe ebiebi...
Maka na .
Chineke bu dike, kanyi ja ya mma,
Obu odogwu eluwa ga sopuru'ahaya ebube dike ngozi na diri Chineke
Okaka kanyi ja ya mma, Chineke bu ekwueme anyi ga ja ya mma,
Ihe anyi chukwu eluwa ga sopuru'ahaya,
Ebube dike ngozi na diri Chineke okaka kanyi ja ya mma.
Ngozi na diri Chineke okaka kanyi ja ya mma
Поcмотреть все песни артиста