Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ (Ọdịa) Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ Nke onye metere n'ụwa ya buru oh Nkem diri m ooh Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ Nke onye metere n'ụwa ya buru oh Nkem diri m ooh Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ Nke onye metere n'ụwa ya buru oh Nkem diri m ooh Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu nu Kama m ga anwụ mu adogaba nu, maa m anwụ la anwụ Oji offor ga-ana oh ma ọ kuba aka ya ọtọ Nke onye metere n'ụwa ka obu la Nkem diri m oh oh oh Ụwa tụgharịaba m egbulam egbu Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ Nke onye metere n'ụwa ya bụrụ oh Nkem diri m ooh Kola, seh Nwannem, macham n'efe enyero (at all) Nri isibelu eyero (otua) Oteko aka ibido kposaba mana afia ikposara erelo Amam n'uwa ekwero ka irigote Oke ifufe ka n'efenite (otua) Mana echefuna n'nnuwku osimiri bu nu n'ofu nta mmiri ka ona amanite Mgbe oga eru oge gi Ndi kporo gi asi ga azozi efe gi (hee) Yoba chukwu nna oke nke gi Kuba aka gi oto maka imeto efe gi (seh) Aloba gbaba mbonu Nkem akonam okwa ya bu offor anyi golu Mmiri zochaa emecha oga akonu Nkwa ruo oge ya n'oga adanu, oga adanu (seh) Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ Nke onye metere n'ụwa ya buru oh Nkem diri m ooh I rijuo afọ ọnụ ga ekwu oh (ayanma owe ayanma) Erigi eri ọnụ ga akọ oh (onye bu chi ibe ya) Ife neme na n'ụwa ọnụ ga ekwu riri brother oh (ife onye kutere n'ụwa, owere isi buru oh) Hustle go bring dollar, bring pounds (ayanma owe ayanma) Anything I lay my hands e go dey work oh (onye bu chi ibe ya) Enemies go talk tire, me I no send them at all at all (ife onye kutere n'ụwa, owere isi buru oh) Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ Nke onye metere n'ụwa ya buru oh Nkem diri m ooh