Kishore Kumar Hits

Paul Nwokocha - Aka M Di Ocha - Live текст песни

Исполнитель: Paul Nwokocha

альбом: Live on Stage, Vol. 3


Paul nwoke ocha chukwu agoziwom
Abum onye uwa oma
(Onye uwa oma kam bu)
Paul nwoke ocha chukwu agoziwom
Abum onye uwa oma
(Onye uwa oma kam bu)
Umu chukwu onye aka ya di ocha
Ogini ge meh ya nu
(Onye uwa oma kam buh)
Umu chukwu onye aka ya di ocha
Ogini ge meh ya nu
(Onye uwa oma kam buh)
Nwata kpakwa nku ka nke ibe ya
Asi nor kpara na ajor ofia
(Onye uwa oma kam buh eh)
Nwata kpakwa nku ka nke ibe ya
Asi nor kpara na ajor ofia
(Onye uwa oma kam buh eh)
Akubilo... akubilo
Asim gi gaba niru
(Ga ba nu niro atu na gi)
Nwata kwo cha aka wa
(Ga ba nu niro atu na gi)
Asim gi gawa niru
(Ga ba nu niro atu na gi)
Nwata kwo cha aka wa
(Ga ba nu niro atu na gi)
Asim gi gawa niru
(Ga ba nu niro atu na gi)
Nwa chineme... nwa chineme
Eeh oo (nwachinemere kam bu eh)
Umu ibo wey tuwiru wey kwuwe
Wey si
Okwa ike adi ya toka nwoye ka
Oyi adi gwakwa onye oga wa cha cha
Okwa ike adi ya toka nwoye ka
Oyi adi gwakwa onye oga wa cha cha
Okwa onye nor nennu eh(obuya)
Natu ijo ida nala
Okwa onye nor nennu eh(obuya)
Natu ijo ida nala
Onye nor na la, onato ujor odada(nba nu atall)
Onye nor na la, onato ujor odada(asim na o oneme)
Akamu di ocha

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители