Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Agu neche mba mu o (Agu neche mba) Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Agu neche mba mu o (Agu neche mba) Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri Mgbe ogechi ruru Oga a dika olu ebube eh Akwa mgbu chi ga etiwa Ugo nke anyi ga achekeeh Onodi obula ah Oga di ka olu ebube Ndi na maghi gamara ah Na chi anyi na efe bu onye mmeri Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Ihu kwara Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Agu neche mba mu o (Agunechemba) Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri Chi anyi na efe bu onye mmeri Chi anyi na efe bu onye mmeri Chi ka dibia bu onye mmeri aaahhh aaahhhhhhh Chi anyi na efe bu onye mmeri (onye mmeri) Ikuku ama na onya ibu onye mmeri(onye mmeri) Agu neche mba bu onye mmeri aaahhh aaahhhh Mgbe ogechi ruru Oga a dika olu ebube eh Maka 'na akwa mgbu chi ga etiwa 'si Ugo nke anyi ga achekeeh Onodi obula ah Oga di ka olu ebube eehh Maka ndi na maghi ga 'mara wo nu Na chi anyi na efe bu onye mmeri Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh Agu neche mba (Agu neche mba) Ihu kwara Agu neche mba mu o (Agu neche mba) Agu neche mba e' chela Nigeria ah eehh aaahhh onye mmeri Chukwu ma nke esi eche ndi ya Oche nndum 'Kwisi 'm 'a tulu ucho nu uwa 'Kwisi 'm 'a tulu egwu Na gi onwe gi so'mu eje na uwa aahh aaahhh Isi 'm Nnamdi a' tulu ucho ooohhh (a' tulu ucho oohhh) Adala mba le eehh Esom'gi na azu uuhh uuuuuhhhhh Umuchukwu a' tulu ucho (a' tulu ucho oohhh) Umuchukwu adala mba Chukwu gwu anyi na azu uuuhhh eehh yahhhh 'Sini Chris atulu ucho (a' tulu ucho oohhh) Asi kwa 'm gi adala mba na olu aahh Oso anyi na azu emmanueeeellll Agu neche mba aaahh Agu neche mba mu o Ihu kwa Agu neche mba e' chela Anambra eehh aaahhh Chimu Agu neche mba aaahh (Agu neche mba) Ihu kwara Agu neche mba mu o (Ihu kwara Agunechemba) 'Hu kwa Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri