Kishore Kumar Hits

Patty Obassey - OLU IHUNANYA YA текст песни

Исполнитель: Patty Obassey

альбом: BIANU KAYI KELEE JEHOVA


Odighi ihunanya kariri nka,
N'nmadu togboro ndu ya nihi m
Odighi ihunanya kariri nka
Na jisos wusiri obara nihim
Ka ewe zoputa onye na amaghiya
Bu onye n'ejighi ya kporo ezi ihe
Nihi nmehie ndi namaghi ya, ndi nejighiya kporo ezi ihe
Onye ozuzu aturu oma
Onye turu aja n'obe
Onye wusiri obara ya
Ka ewe zoputa anyi nanjo
Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya
Obu olu imanma ya(×2)
Obu olu ihunanya ya
Obu obi ihunanya ya
Onye ozuzu aturu oma
Onye turu aja n'obe
Onye wusiri obara ya
Ka ewe zoputa anyi nanjo
Obu olu imanma ya(×2)
Gwanu m ihunanya kariri nke a
Gwanu m ihunanya yiri nkea, n'jisos wusiri obara nihim
Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe
Onye ozuzu aturu oma
Onye turu aja n'obe
Onye wusiri obara ya
Ka ewe zoputa anyi nanjo
Obu olu imanma ya
Obu olu ihunanya ya
Obu obi ihunanya ya
Obu olu, obu olu, obu olu ihunaya ya
Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya
Gwanu m ihunanya kariri nke a
Na nmadu togboro ndu ya nihi m
Zinu m ihunanya yiri nkea, n'jisos wusiri obara nihim
Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe
Nihi ndehie ndi namaghi ya, ndi nejighiya kporo ezi ihe
Onye ozuzu aturu oma
Onye turu aja n'obe
Onye wusiri obara ya
Ka ewe zoputa anyi nanjo
Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya
Obi ihunanya ya
Obu olu imanma ya
Obi ihunaya ya
Obu olu, obu olu, obu olu ihunaya ya
Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya
Onye ozuzu aturu oma
Onye turu aja n'obe
Onye wusiri obara ya
Ka ewe zoputa anyi nanjo
Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya
Gwanu m ihunanya kariri nke a
Gwanu m ihunanya yiri nkea, n'nmadu togboro ndu ya nihim
Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe
Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya(×5)
Gwanu m ihunanya kariri nke a
Zinu m ihunanya yiri nkea, n'nmadu togboro ndu ya nihim
Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe
Onye ozuzu aturu oma
Onye turu aja n'obe
Onye wusiri obara ya
Ka ewe zoputa anyi nanjo

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители