Nwanne if it's a hit, áká-anyị dị yá Uooo yo yo yo Oyooyoyoyo Ijele na Ezege Ànyị sokwa n'egwu eji (se se se se se se) (Iyoo ohaa) Yeah, enwe m' Ike kà Ike nwee Nnabuike (ayaya ooho) Ezege Hmm (iyoo ohaa) ego ànyị n'eri aburokwa ego mgbadume (Ayaya ooho) Ijele Hehe if we enter na shut down ooo (it's about to go down o) Imakwa ná mens ebutego ike (Ike pentecost e Ike Ike Ike Ike) Ofu ji ana eme offload Ànyị tinye ịsị, they must clear road Ifugo na mens ebutego ike yeye (Ike pentecost e) Yeah, ana ekwú ana eme, ike aburo by man power Ana aga, ana eje Elibie ego eji agba Ofala Asa bịa ome ofuma etinyie ego n'otu agada Ana aku ana ekpenu say let my soup no sour Ụdị ego ànyị na-achọ, aburo ụdị ego inacho Boy imakwa ife ekwe na-ako, icho ka akolu gi akọ So owu ka-anyị nasọ And nké ife anwụ na-atọ work kà m' dị sharp dị nkọ akpa m' ewe n'olu mma Yeah say no more Guys adichago okay Nefenyi ego jaalu gị eze ka m' bute O.K. Boy adigom okay so be ụmụ ibe taba something I no be type wey go see bill dey Ben Johnson, uwa If we enter na shut down ooo (it's about to go down o) Imakwa na mens ebutego Ike (ike pentecost e) Ofu ji ana eme offload, anyi tinye isi they must clear road Ifugo na mens ebutego Ike yeye (Ike pentecost e) Boy ị bute nnukwu ike (ànyị a pịa kasịa) Ònye weebe iwe (ànyị a pịa kasị a) Na-atu cash ka nnukwu iche (ànyị a pịa kasị a) Na-atu Lag na-ata kwa ife (ànyị a pịa kasị a) Mbute ezigbo nwa (ànyị anabazia) Mmana anyuba ife (anyi anyụ kasị a) Ọkwá ná nké ikpeazụ a (ikwetego o ike pentecost o) Price yesterday aburozi price tata Boys adisigo made na money full na-akpa (one time) M' bia ibulu nwa fa nakum' anya Ntinyelu boys something Ha n'akụpụ áká Hmm okoko belu ebelu o, Ọjị ego na-eme ife solu yá, easy nekwe efe m oo Akụ bụ nchupado nchupado Ònye ego na-egbo mkpà The boy adị anụ "mbà" Nwa ifulu ona achọ bụ nwa ànyị na-eko nja Oteela ife anya na-afu ifu ife men na-alu And now igaa na site boy, ịfụ uno men na-alu Ụdị ike boys na-ebu, ụdị ụmụ men an-anụ Bullion van, Pounds, Dollars but ego men na-agwu (iyoo ohaa) Account box bulu ike pentecost Ife ọlụ yelu aburo obele ife, I thank the Lord Chukwu amara ụmụ guys Nye m' ọnọ fo jụọ my bag Na mmemme massive attack The boy efenyi kà kite (ibee) If we enter na shut down ooo (it's about to go down o) Imakwa na mens ebutego ike, ike pentecost e (Ike Ike Ike Ike) Ofu ji ana eme offload aiye Ànyị tinye ịsị they must clear road Ifugo na mens ebutego ike yeye (Ike pentecost e) Boy ibute nnukwu ike (anyị a pịa kasị a) Onye weebe iwe (ànyị a pịa kasị a) Na-atu cash ka nnukwu iche (ànyị a pịa kasị a) Na-atu Lag na-atakwa ife (ànyị a pịa kasị a) Mbute ezigbo nwa (ànyị anabazia) Mmana anyuba ife (ànyị anyụ kasị a) Okwa na nke ikpe azu a (ikwetego o, ike pentecost o) Mix Monster