Kishore Kumar Hits

Onyeka Onwenu - Odenigbo текст песни

Исполнитель: Onyeka Onwenu

альбом: Golden Songs Vol.2


Onye bu odenigbo (olindo)
Onye bu odenigbo
Onye bu odenigbo (olindo)
Umu uwa odenigbo
Obulu n'ibu odenigbo
Gi nweta nu ife eji emelu odenigbo
K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo)
Onye bu odenigbo (olindo)
Onye bu odenigbo (olindo)
Nigeria bu odenigbo o (olindo)
Anyi bu odenigbo (olindo)
Hausa bu odenigbo (olindo)
Ndi Igbo bu odenigbo
Yoruba, Ijaw, Edo (olindo)
Tiv bu odenigbo
Obulu na I bu odenigbo
Gi nweta nu ife eji emelu odenigbo
K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo)
Ma o g'ekwelu ome
K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo)
Anyi g'ebi o

Odenigbo o
Odenigbo o
Odenigbo o-o-o
Odenigbo o (olindo)
Onye bu odenigbo (olindo)
Umu uwa bu odenigbo (olindo)
Obu gi bu odenigbo (olindo)
Gbaalum egwu o (olindo)
Odemime oderilo (olindo)
Odenigbo bu eziwannem (olindo)
Odenigbo, odenigbo (olindo)
Onye bu odenigbo (olindo)
Obu gi bu odenigbo (olindo)
Obulu na I bu odenigbo
Gi nweta nu ife eji emelu odenigbo
K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
M'o g'ekwelu ome
K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители

Eldee

Исполнитель