Kishore Kumar Hits

Samsong - Ihunaya текст песни

Исполнитель: Samsong

альбом: Ihunaya

Jisos idirimmma
Ihunanya gi bu ihe jurum obi
Jisos idiri obim mma
Ihunanya gi só ihe jurum obi
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo

Oloro ihe loro enyi anom ekele gi
Mmalite na ogwugwu anom ekele gi e oh oh oh
Isi na iga eburum ibua, ngbe oge zuru imele ya
Isi na iga ehicham anya nmiri ngbe oge zuru imele ya
Omen ma n'eme nma
Dike na dimpka
Aka na egbo nkpa
Chukwu oma
Ikuku ama n'onya
Aka na agwo oria
Soso gi bu chi mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Agam agwakwa uwa nile odighi onye dika gi
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Chuckwu oma
Onyeoma ee
Oloro ihe loro enyi
Odugwu mo
Nna akpo gi eze nna mo
Maka n'idi mma
Aka nakpo nwa n'afo
Daddy oma
Gi bu onye n'enye hachim okem
Gi bu onye no n'alala obi mo
Lee,lee olu oma ya
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Jesus see what you ve done for me
Jisos idirim mma
Ihunanya gi bu ihe jurum obim
Jisos idiri obim mma
Ihunanya gi só ihe jurum obi
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n'ndu mo

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители

Kefee

Исполнитель

2Baba

Исполнитель