Makwa ebe nmadu Jesigolu dikwa ndu nata Chai, okwa Chinedu mo Obodo nmadu Jesigolu dikwa ndu nata Okwa Chinedu mo Ebe ufodu jelu fa adiro ndu nata Obodo ufodu jelu fa adiro ndu na lue be fa Oya kene chukwu binigwe (aya eh) Chukwu oma n' igbanigo (aya eh) Obinigwe doh doh doh doh (aya eh) Okwa Chinedu mo (aya eh) Ndi beanyi na oseti go (aya eh) Chukwu oma nala ekene (aya eh) Ololo lo lolo lo (aya eh) Chukwu okike na idi mu nma (ayaya oho) ♪ Unu fulu ndi di nma abatago Nilu nilu ka anyi na aga Azu adiroya Forward ever backward never Oganilu ka anyi ga enwe ariri adiro ya Ndi afu che na anyi ga ayo fa nri Gwa ya na Ife fa bu na obi emebigo Ndi afu che na anyi ga akwulu onu Gwa ya na ife fa bu na obi ayasago Onye nwu che na nya bu Chukwu Gwa ya na man no fit be God eeeh Ife alu m na achonu bu ugbo na aga aga Elelele ugbo na aga aga Obi anwuli na emenu uwa m onato uto Uwa m ana ato uto Ife alu m na achonu bu ebe ana enwe anwuli ah Ebe ana eli ife Oke oriri na emenu ndu m ona eto ogo (iye iye iye) Ndu m ana eto ogo Nya kam ji nwe yoba Chukwu n'enye ego Ife anyi ga eri akokwana anyi Okwa chim ebuka eh (aya eh) Ololo lolo lolo (aya eh) Asim Ngozi sobe anyi oh (aya eh) Nnekwu Ngozi sobe anyi oh (aya eh) Ifeoma sobe anyi oh (aya eh) Oga nilu sobe anyi oh (aya eh) Ifedinma sobe anyi oh (aya eh) Olisa doh doh doh doh (aya eh) Amara Chukwu sobe anyi oh (aya eh) Ololo lo lololo (ayaya oho) Ngozi Chukwu n' eme m alum ana ama nma Arum ana ama nma Mana oke olili na emem ndu m ana eto ogo Ndum ana eto ogo Obi anwuli na ebute nmadu ana ama nma Nmadu ana ama nma Ma na ewebe iwe na ebute nmadu ana ata alu Nmadu ana ata alu Okwa oke ochicho na ebute nmadu ana ezu ori Nmadu ana ezu ori Mana ikwelu ka ira na ebute nmadu ana adi nma Nmadu ana adi nma Kedu ife Chijioke na acho na ogodo nwaka ego Ogodo nwaka ego Agbohobia kedu ife anyi gi na acho Akpa Tony mbaekwe Akpa tony mbaekwe Nmadu bulu Chukwu alu ga eme (Aya eh) Ololo lo lololo (aya eh) Ayaya eh eh eh (aya eh) Iyooo oho, (aya eh) Ololo lo lololo, (aya eh) Ayaya eh eh eh (aya eh) Ololo lo lololo (aya eh) Ololo lo lololo Haha, it sounds good