Ebube eligwe ooh Ebube eligwe ooh, oh mkowa mmesoma gi nna m Chi ga eji Chi ga aboor Onyeoma mbu na obim Onyeoma na-eme nma Ooh mkowa mmesoma gi ooh Chi ga eji Chi ga aboor Otu aka na eru mba eeh Ebube eligwe ooh Mkowa mmesoma gi ooh Chi ga eji Chi ga abo Onye oma m Jesus 3x Zuru ka emeeeeh Onye oma m Jesus 3x Zuru ka emeeeeh leh leh leh leh leeeh Ike nyiri onwu Jesus Onye nwem Jesus si na eligwe bia n'uwa Nwa nwuru n'elu obeeh, si na onwu biliee Oluebubeeh (onyeoma) Ewuuh (onyeoma) Jesus (onyeoma) idiri obim mma ah Onye na eme nma (onyeoma) Jesus (onyeoma) Ezeh ndi ezeh (onyeoma) idiri obim mma ah Ike gbawara ili ooh (onyeoma) Jesus (onyeoma) Jesus eeh (onyeoma) idiri obim mma ah Uzu na akpu nwa weeh (onye ukwu) Oji ji jide nma wonyem (mu erijuo afo) Nkowa mmesoma gi Nkowa mmesoma eeh Nwanyi inyere nwa, okowa mmesoma nkeya, onye inyere ego n'uwa okowa mmesoma nkeya Chi ga eji, chi ga abo Na iruru ka emeeh Ebube eligwe ooh 2x, Ooh mkowa mmesoma gi nnam (chi ga eji, chi ga abooor) Ebube eligwe ooh 2x, Ooh mkowa mmesoma gi ooh (chi ga eji, chi ga aboor) Onwere otu nwannem nwanyi nke m huru n'anya, Onye ihe ya na amasi m n'obi . Ma na oluru di,, Oluru di mara nma, di nwere aku n'uba n'elu uwa . Ihe kariri fourteen years ka oluru di, otugatu na omugu amu ooh . Ma mgbe okporo Jesus leeeh . Tie mkpu na oke olu kpoor Jesus . Jesus we si na ebe ona akpu mmadu wee nye ya nwa . Nwannem nwanyi kuru nwa n'udoo . Onyeoma mbu n'obi, isi na agaghi enwe nwanyi agaa na etiti ndi giii . Okwanu ebube eligwe ooh Ebube eligwe ooh (ooh mkowa mmesoma gi ooh) Chi ga eji,, chi ga abooor Onyeoma mbu n'obim Onyeoma na eme mma ooh (ooh mkowa mmesoma gi ooh) Chi ga eji, chi ga aboor M si kam kowa ndi ona eme n'iru, kedu maka ndi ona eme na azu m? M kwuwee kam kowa ndi ona eme na azu m, keduzi maka ndi ona eme n'iru, aka nri na aka ekpe m, isi na ukwu meeh (ebube eligwe ooh, olu gi bara ubaah) Onwa na kpakpandu na agba aka ebeeh Mmiri ozuzoo na agbara gi aka ebeeh Oke ifufe nke igwe na efere gi aka di nma Umuaka nor na afo na asi na idi nma Umu nnunnu nke igwe na aja aha gi nma Nkowa mmesoma gi nnam, chi ga eji, chi ga aboor . Ebube eligwe ooh 2x (ooh mkowa mmesoma gi ooh) Chi ga eji, chi ga aboor . Onyeoma na-akpu nwa na afo Onyeoma na-enye egoo Nkowa mmesoma gi nnam Chi ga eji, chi ga aboor .