Kishore Kumar Hits

Rev. Patty Obassey - Onye Kwere Ekwe текст песни

Исполнитель: Rev. Patty Obassey

альбом: Ezinwanyi Di Uko


Onye kwere ekwe anwughi anwu o
O higa ura, mgbe o nuru opi ike o ga ebilite
O ga ebili na enweghi ure obula
Onye ekwere ekwe anwughi anwu.
Onye kwere ekwe anwughi anwu
Mgbe o nuru opi ike oga ebilite
Oga ebili na enweghi ure
Onye ekwere ekwe anwughi anwu.
Ma o gbabiri nwuo ma o riararia nwuo
O doro anya, na onye kwere nwere olile anya ila n'igwe
Jesus nke no ni ime m ya bu olile anya
Olile anya mbilite na onwu na ebube.
Hicha anya mmiri onwu abughi ogwugwu
Mkpuru oka na ereghi ure adighi efulita
Onwu bu ihe omimi
Onye kere ndu ya kere onwu
Onye si na obu ya kariri onwu?
Obuna onye tara amusu o ga nwuriri
Onyiri onwu adighi na uwa n'uwa
Ma onye kwere ekwe nwere olile anya.
O gbabiri nwuo, o riara aria nwuo
O doro anya, na onye kwere nwere olile anya ebighi ebi.
Igwe Nile gaje n'ozu
O doro anya
Mana onye kwere nwere olile anya ebighi ebi.
Jesus nke no ni ime m ya bu olile anya
Olile anya mbilite na onwu na ebube.
I gbaba n'ime Kraist ya bu olile anya.
Olile anya mbilite na onwu na ebube

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители