Kishore Kumar Hits

Rev. Patty Obassey - Enigwe Nyere Anyi AKA (Sos Vol. 1) текст песни

Исполнитель: Rev. Patty Obassey

альбом: Ezinwanyi Di Uko


Onodu anyi ta, oriri m anya rie m onu
Anurum olu nke nasi dabere Chukwu, Jehovah ga-enyere anyi aka
Dabere Chukwu, Jehovah ganu inye aka, gusoro Chukwu
Onodu anyi choro inye aka nezi Chineke nna
Inye aka nke sina eligwe bia
Obu inye aka gi ga anaputa anyi
Na-onodu anyi nwetere onwe anyi nime Nigeria taa
Ndi newegi gariri ndi nwere nu
Obugi mmadu niile na-ezo Ohi
Obu onodua ka Isreal no mgbe Hosea na-ebu amuma
Mgbe mmadu ewegi ike ira piom unless ma obu onye ora ma o bu onye ohi
Ndi oru na-aru oru, ha na ha ku ha ugwo, Chineke nyere anyi aka
Onodu anyi taa, oriri m anya rie m onu
Ebe nwanne na-ere nwanne, uwa siri ike
Chineke ga enyere anyi aka
Anurum olu nke na-asi gusoro Chukwu, dabere onye isiala
Anurum olu nke na-asi, gusoro Chukwu, odigi ihe O na pugi ime
Ezi nwam, adala mba
A nurum olu na-asi; ezi nwam adala mba, gusoro Chukwu
Jehovah bu onye isiaha, emefuru onye odu,
Nkume n'obi onye ike gwuru, adabere obi esike,
Ube ndo, agbakuru obi esike, aghuru aghuru ndu
Dabere Chukwu, dabere onye isiaha
Onodu anyi ta, ojurum anya, riem obu
Ebe nwanne na ere nwanne ya, uwa siri ike
Dabere onye isiala
A choputagom ihe otutu mmadu ji aho
Sycophant, ndi na-ewero akoru oso than iko asiri
Ebe ha na-acho otu ha ga-esi ra piom, otutu ndi mmadu we hozie otimkpu
Na etiri ma ndi ohi, ma ndi amandu
Ka ha we rie nri, oo Chineke; mere umu gi ebere
Nyere anyi aka, eligwe oo, nyere anyi aka
Eligwe oo, nyere anyi aka, I puru inye aka
Anurum olu nke na-asi, gusoro Chukwu, gusoro onye isiala
Anurum olu nke na-asi dabere Chukwu, odigi ihe O napugi ime
Father hear my cry, heavenly father hear my call
Don't let the naira win it all alone, don't let the naira take it all
Owuru naira wu ncha ihe niile, I'm afraid
The downtrodden will suffer too much
They will be marginalized more and more
They can never win any case
They don't even have money enough to eat, let alone for litigation
Oh God, deliver your people
We are praying for equal justice and equal right in this nation
The undoing of Nigeria is "Born to rule mentality"
I am born to rule, u are born to serve
That idea must have come from hell, not from God
Born to rule mentality; DANGEROUS!!
Na em day kill Africa, it's so dangerous
It's the cause of tribal war, it can be dangerous
Born to rule mentality; DANGEROUS
It's very dangerous oh
To think it is funny, to believe it is a crime
That u are born to rule and another is born to serve?
U want make some people write a protest letter to God
Born to rule, born to rule mentality can be dangerous
It can be dangerous
Born to rule mentality can be dangerous
Can be dangerous
Born to rule mentality can be dangerous
Born to rule mentality is so dangerous
It's the cause of tribal war, it's so dangerous
Ethnic conflict, tribal war, it's so dangerous
Born to rule mentality, it can be dangerous
Better talk of equal rights, equal justice, equal chance
We are born with equal opportunities to end up unequal (that's right)
What uneasy cross we bear
The cross we bear in Africa
I'm born to rule, u're born to serve is so dangerous
Born to rule mentality
Eligwe oo, nyere anyi aka
I puru inye aka
I puru inye aka, Jehovah nyere anyi aka, o digi ihe I napugi ime
Nyere anyi aka, eligwe oo, nyere anyi aka

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители