Kishore Kumar Hits

Rev. Patty Obassey - Olee Ebe Ka Nsopurum Di текст песни

Исполнитель: Rev. Patty Obassey

альбом: Bianu Kayi Kelee Jehova


Nwa na sopuru nna ya
Oru na sopuru onye nweya
Nwa na sopuru nna ya eh
Oru na sopuru onye nwe ya
Hasi nna ka mbu
Ole ebe ka nsopurum di?
Ole ebe ka egwum di?
Jehovah na ju gi ajuju
Aka ji uwa na ju gi ajuju
Chinekem na aju gi ajuju
Ole ebe ka egwum di?
Ole ebe ka nsopurum di?
Ole ebe ka egwum di?
Ole ebe ka nsopurum di?
Ole ebe ka egwum di nwam?
Ole ebe ka nsopurum di?
Ole ebe ole ebe ole ebe
Ole ebe ka nsopurum di nwam?
Ole ebe ka egwum di?
Jehovah na ju gi ajuju
Aka ji uwa na ju gi ajuju
Chinekem na aju gi ajuju
Ole ebe ka egwum di?
Ole ebe ole ebe
Ole ebe ka egwum di?
Ole ebe ka nsopurum di
Ole ebe ka egwum di?

Поcмотреть все песни артиста

Другие альбомы исполнителя

Похожие исполнители